SONG LYRICS:
Chorus:
(Into your sanctuary
We have come, to give You thanks)x3
N'ihu Jehova m oo,
Ka anyi jinu ekene wee bia
N'ihu Onye na-eme mma
Ka anyi jinu abu oma wee bia
Maka ndu O nyere anyi
Maka ahu ike O nyere anyi
Maka mbunyi elu O bunyiri anyi
Ihe di mma niile anyi nwere si n'aka Ya abianu
(Chorus)
From morning to night
It will not even be enough
It will not be enough to thank You Lord
Because You are so good to me
You have been so good to me from January
Even till this very moment
You are worthy of my praise oo
I can't thank You enough
(Chorus)
Onye na-eme mma
Ka Chi m bu
Chi nke na-aza anyi ekpere
Agu nwa David
There is no one like You
Ahubeghi m chi dika Gi
You are the God of impossibilities
O dighi ihe nyiri Gi na omume
Anyi biara n'ihu Gi
Anyi biara ikele Gi Chukwu Okike
Maka ihe oma nke I na-emeru anyi
Chi Onye na-eme mma
Otutu jikwanu ji wee bia
Otutu jikwanu ede wee bia
Otutu jikwanu ego wee bia I kene GI
Onye bi n'igwe
Otutu jikwanu ji wee bia
Bia n'ihu Gi Chi m oma
Otutu jikwanu ede wee bia I kene Gi
Onye bi n'igwe
O bukwanu maka ahu ike I nyere anyi
O bukwanu maka mmanu I tere anyi
O bukwanu maka ezi umu oo na ihe niile di mma
Nke I nyere anyi
Onye bi n'igweee, we have come oo to give You thanks
(Chorus)
I've come to worship you
For your mercy endureth forever
Only you deserve the glory
Only you deserve my praise
For the life you gave to me
For the hope you've given me
From January to December
You have proven yourself
And there is none like you
I've come before all your presence
To worship you
I've come before your presence
Just to bow to you
I'm singing your praise oh lord
Because you are the truth and the light o
Uh uh uh uh
Ancient of days
You are wiser than the wisest
You are stronger than the strongest
You are older than the oldest
Lord you are higher than the highest
Immortal Redeemer
Shekinah glory
You're my Prince of Peace
(Chorus)
Ngwanu kulie onye o bula
Ka anyi kene aka ji ndu anyi
N'ihi na O mekakwa
Anyi ga-ekene Jehova
O du anyi n'ije
N'ihi na O bu Odogwu
Anyi na-ekele Gi Chi ebere
Agbanwe agbanwe
N'ihi na I bu Onye ukwu
Mkporogwu dike, Anuru anuru ndu
Nnam na Imeka kwa eeee
We have come oo, to give You thanks
(Chorus)
STREAM ON AUDIOMACK
0 Comments
Drop your comment: