INTRO...
It's Don Mapee...on the M.IC..
Nuff Respect to LARRYGAGA...
Heheheheeeeee
Ozone De wizard...
Esokwa...yeah!
Aaaiiiyeeeeeee
Oruokwe ooooo...
CHORUS.
Ijele eluwego Óbú mú na onye ga agba egwu e... Óbúdú mú na onye ga agba egwu Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e... Theresa ónúora n'ómú n'ekwu O... Onyeóma mji eje mba n'ijele mú n'elu e. Onu eji mara mba n'ómú n'agú nwannem Óbú mú n'ebuni egwu, mú n'onye ga agba egwu e Dorima eh...
BRIDGE
Chákwaa n'uzo...
Chakwaa n'uzo...
Ashím gi chàkwaa n'uzo...
Nnekwu mmónwu n'abía n' ÒGBÓ...
Chàkwaa n'uzo...
Chàkwaa n'uzo...
Ashím gi chàkwaa n'uzo...
Don Mapee NWOKÉ Iké n'abià...
VERSE 1
Díka ijele muna obele mmonwu adi akwu n'ÒGBÓ...
Nobody can test me maka na munagi aburo ÒGBÓ...
Amaputagom egwu, chaalunumu n'OGBO...
Make you no De look me like that maka n'oburomu N'EME...
Dika nwa nnunu nó na ngige óómuna egwu N'EME...
You move to the front, left or back, me I still De move to the RIGHT...
All we do is trying to catch the fun life no be FIGHT...
So, where them girls make UNA gather anyi na KÚ-AKÚ...
Ikpólú àsà gi bia, jide kweya tight adím ANÚ-ANÚ...
Muna queen Theresa Onuorah anyi na EBECHEGODI...
Ude anyi na EDEGODI... anyi na agu ha na EGEGODI...buh if you ain't talking money biko, NWANNE ashím gi JEBEGODI...
Egweeeeeeeeeeeeeee!
CHORUS
Ijele eluwego Óbú mú na onye ga agba egwu e... Óbúdú mú na onye ga agba egwu Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e... Theresa ónúora n'ómú n'ekwu O... Onyeóma mji eje mba n'ijele mú n'elu e. Onu eji mara mba n'ómú n'agú nwannem Óbú mú n'ebuni egwu, mú n'onye ga agba egwu e Dorima eh...
VERSE 2
Heheheheh... Esokwa!
Adim amú egwu amú... Egwu malum AMÀ...
A'nwerimochee Ogbo Ibe Mgbo jiri egwu Asigo bia EHUGBO,
Nwerite nnam NNE Onyema n'aa guru ndé MMA...
M'aa nwerioche NNE Clement Rest in Peace OKEMMA...
Like we all know nwa n'ebe akwa adiro anú IGBA...
Ozone layer my brother ibugodi aka n'eti IGBA...
If you're doing good maputa n'ógbó ka anyi gbaa EGWU...
You bring it ON I pick it On NWANNE adim atú EGWU...
You looking for money mana ebunyegi mmanu iburu WUFUOO...
am with the moving train eluo bustopumu NLITUO...
Dika nwanyi di IME egwua suo NKUTUO...
So, if you ain't talking money biko NWANNE SHIFTUOO...
Many were called mana sosomu were chosen, that is why nguo RAP HANA'EKWERUMEYE
N'ekwerumeye, onye obuna N'ekwerumeye...
Nfuta ONITSHA guo RAP HANA'EKWERUMEYE,
N'ekwerumeye onye obuna kweberumeye
Eleeeeeeeeeeeeeeeee!
CHORUS
Ijele eluwego Óbú mú na onye ga agba egwu e... Óbúdú mú na onye ga agba egwu Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e... Theresa ónúora n'ómú n'ekwu O... Onyeóma mji eje mba n'ijele mú n'elu e. Onu eji mara mba n'ómú n'agú nwannem Óbú mú n'ebuni egwu, mú n'onye ga agba egwu e Larry Gaga ngi k'egwu n'akpó Onyeóma mji eje mba n'ijele mú n'elu e Ijele ndi igbo k'egwu n'akpó o Flavour nwanne mú n'ijele mú n'elu e Anyi g'anwúzili egwu, ónú ego n'asi nwannemú N'ijele eluwego óbú mú n'onye ga agba egwu e Igbo nzulu ezu k'egwu n'akpó o Ndióma mji abulumba n'ijele mú n'elu e Okeke ndi igbo k'egwu n'akpó o Phyno bianú e, mú n'onye g'agba egwu e Dorima eh Ife onye we ko jia fe aka Ife di mma adi mma Larry Gaga Theresa Onuorah na'gwu agú egedege Flavor na Phyno Máná ndí be anyí sí na Onye óbuná na lu onyé karílí anyá Ná émé gíní? Oná ékílí e kílí Ife etúrú agó abú úsá Ekene múnú Afámú bu Pete Edochie Aná akpóró mu Ebubedike
LARRY gaga, FLAVOUR, PHYNO (coal city representing best albino), Ichie Pete Edochie, (Ebubedike)
Daalu. Queen Theresa ONUORAH...nnem UKWU... ekeneemgi, ekeneemgi, ekeneemgi...
Its Don Mapee on the M.IC...
Esokwa!
Ituneplay is a music promotional platform for artist and for people who love music.
The platform provides the latest songs and also allow people to promote their songs in ituneplay.
0 Comments
Drop your comment: